Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+ Matiu 10:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Onye ọ bụla nke nyere otu n’ime ndị a dị nta naanị otu iko mmiri jụrụ oyi ka ọ ṅụọ n’ihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, n’eziokwu, ana m asị unu, a ga-akwụrịrị ya ụgwọ ọrụ ya.”+
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+
42 Onye ọ bụla nke nyere otu n’ime ndị a dị nta naanị otu iko mmiri jụrụ oyi ka ọ ṅụọ n’ihi na ọ bụ onye na-eso ụzọ m, n’eziokwu, ana m asị unu, a ga-akwụrịrị ya ụgwọ ọrụ ya.”+