Jọn 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Anaghị m arịọ ka ị kpọpụ ha n’ụwa, kama ka i chebe ha n’ihi ajọ onye ahụ.+ 1 Jọn 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Anyị ma na anyị si na Chineke, ma ụwa niile dị n’aka ajọ onye ahụ.+