-
2 Ndị Eze 15:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Jotam mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid bụ́ nna nna ya. Ehaz nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
-