Matiu 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E dowelarị anyụike na mgbọrọgwụ osisi. N’ihi ya, a ga-egbutu osisi ọ bụla na-anaghị amị ezigbo mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+ Luk 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O mekwaara ha ihe atụ a: “Otu nwoke kụrụ osisi fig n’ubi vaịn ya. O wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya, ma o nweghị nke ọ hụrụ.+ Luk 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụrụ na o mechaa mịa mkpụrụ n’ọdịnihu, ọ dị mma, ma ọ bụrụ na ọ mịghị, e gbutuzie ya.’”+
10 E dowelarị anyụike na mgbọrọgwụ osisi. N’ihi ya, a ga-egbutu osisi ọ bụla na-anaghị amị ezigbo mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+
6 O mekwaara ha ihe atụ a: “Otu nwoke kụrụ osisi fig n’ubi vaịn ya. O wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya, ma o nweghị nke ọ hụrụ.+