Matiu 12:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Ọ bụrụ na unu elezie osisi anya, ọ ga-amị mkpụrụ dị mma. Ma, ọ bụrụ na unu elezighị osisi anya, mkpụrụ ya agaghị adị mma. A na-eji mkpụrụ osisi amata osisi ọ bụla.+
33 “Ọ bụrụ na unu elezie osisi anya, ọ ga-amị mkpụrụ dị mma. Ma, ọ bụrụ na unu elezighị osisi anya, mkpụrụ ya agaghị adị mma. A na-eji mkpụrụ osisi amata osisi ọ bụla.+