Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe nwa nke abụọ na-apụta, o jidere Ịsọ nwanne ya aka n’ikiri ụkwụ.+ Aịzik wee gụọ ya Jekọb.*+ Aịzik dị afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha. 1 Ihe E Mere 1:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ebreham mụrụ Aịzik.+ Ụmụ Aịzik bụ Ịsọ+ na Izrel.+
26 Mgbe nwa nke abụọ na-apụta, o jidere Ịsọ nwanne ya aka n’ikiri ụkwụ.+ Aịzik wee gụọ ya Jekọb.*+ Aịzik dị afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.