2 Ndị Eze 17:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Eze Asiria sikwa Babịlọn, Kuta, Ava, Hemat, na Sefaveyim+ kpọta ndị mmadụ, ka ha bichie n’obodo ndị dị na Sameria ndị Izrel bibu. Ha bịakwara weghara Sameria, birikwa n’obodo ndị dị na ya.
24 Eze Asiria sikwa Babịlọn, Kuta, Ava, Hemat, na Sefaveyim+ kpọta ndị mmadụ, ka ha bichie n’obodo ndị dị na Sameria ndị Izrel bibu. Ha bịakwara weghara Sameria, birikwa n’obodo ndị dị na ya.