Luk 1:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mmụọ ozi ahụ asị ya: “Mmụọ nsọ ga-arụ ọrụ n’ime gị,+ ike nke Onye Kacha Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi ya kwa, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+
35 Mmụọ ozi ahụ asị ya: “Mmụọ nsọ ga-arụ ọrụ n’ime gị,+ ike nke Onye Kacha Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi ya kwa, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+