Mak 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ gwakwara ha, sị: “N’ụlọ ọ bụla unu banyere, nọrọnụ n’ebe ahụ ruo mgbe unu si na ya pụọ.+ Luk 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kama n’ụlọ ọ bụla unu banyere, nọrọnụ ebe ahụ ruo mgbe unu ga-apụ.+