34 N’ihi ya, m na-ezitere unu ndị amụma+ na ndị ma ihe na ndị na-ezi ihe n’ihu ọha.+ Unu ga-egbu ụfọdụ n’ime ha,+ kpọgidekwa ha n’osisi, unu ga-apịakwa ụfọdụ n’ime ha ihe+ n’ụlọ nzukọ unu, kpagbuokwa ha+ si n’obodo ruo n’obodo,
Si n’ụbọchị ahụ gawa, a malitere ịkpagbu ọgbakọ dị na Jeruselem. E wezụga ndịozi, a chụsasịrị ndị niile na-eso ụzọ Jizọs, ha agbaga n’ógbè ndị dị na Judia na Sameria.+