1 Pita 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’eziokwu, Chineke họọrọ unu ka unu na-eme otú a, n’ihi na Kraịst n’onwe ya tara ahụhụ maka unu.+ O gosiri unu ihe unu ga na-eme ka unu na-esosi nzọụkwụ ya ike.*+
21 N’eziokwu, Chineke họọrọ unu ka unu na-eme otú a, n’ihi na Kraịst n’onwe ya tara ahụhụ maka unu.+ O gosiri unu ihe unu ga na-eme ka unu na-esosi nzọụkwụ ya ike.*+