29 Onye ọ bụla nke hapụrụ ụlọ ma ọ bụ ụmụnne ndị nwoke ma ọ bụ ụmụnne ndị nwaanyị ma ọ bụ nne ma ọ bụ nna ma ọ bụ ụmụ ma ọ bụ ala n’ihi aha m ga-enweta ihe karịrị ya okpukpu otu narị (100), nwetakwa ndụ ebighị ebi.+
26 “Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute m ma ọ hụghị m n’anya karịa nne ya na nna ya na nwunye ya na ụmụ ya na ụmụnne ya ndị nwoke na ụmụnne ya ndị nwaanyị, nakwa ndụ ya,*+ ọ gaghị abụli onye na-eso ụzọ m.+