Luk 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O wee mụọ nwa nwoke, bụ́ nwa mbụ ya,+ jiri ákwà fụọ ya ma nyiwe ya n’ihe e ji etinyere anụ ụlọ nri,+ n’ihi na o nweghị ebe ha ga-anọ n’ụlọ ndị njem.
7 O wee mụọ nwa nwoke, bụ́ nwa mbụ ya,+ jiri ákwà fụọ ya ma nyiwe ya n’ihe e ji etinyere anụ ụlọ nri,+ n’ihi na o nweghị ebe ha ga-anọ n’ụlọ ndị njem.