Luk 13:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Gbalịsienụ ike ka unu si n’ọnụ ụzọ dị warara banye.+ N’ihi na ana m asị unu, ọtụtụ ndị ga-achọ ịbanye ma ha agaghị abanyeli.
24 “Gbalịsienụ ike ka unu si n’ọnụ ụzọ dị warara banye.+ N’ihi na ana m asị unu, ọtụtụ ndị ga-achọ ịbanye ma ha agaghị abanyeli.