Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 29:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 N’ihi ya, m ga-eme ha ihe dị ịtụnanya ọzọ.+

      Ọ ga-atụ ha n’anya. N’eziokwu, ọ ga-atụ ha n’anya.

      Amamihe nke ndị ha ma ihe ga-ala n’iyi.+

      Ndị ha nwere uche agaghịzi na-aghọta ihe.”

  • Matiu 13:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 N’ihi na obi ndị a anaghịzi anabata ihe, ha ejirikwala ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla. Ha emechiekwala anya ha ka ha ghara ịhụ ihe ọ bụla, mechie ntị ha ka ha ghara ịnụ ihe ọ bụla, kpọchiekwa obi ha ka ha ghara ịghọta ihe ọ bụla, gharakwa ịgbanwe, mụ agwọọ ha.’+

  • Luk 10:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 N’oge ahụ, mmụọ nsọ mere ka ọṅụ ju Jizọs obi, ya asị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara+ ihe ndị a nke ọma ma mee ka ụmụaka mara ha. Nna, ọ bụ otú ị chọrọ ya.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 1:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ma, Chineke họọrọ ndị ụwa weere na ha amaghị ihe iji menye ndị amamihe ihere. Chineke họkwaara ndị ụwa weere na ha esighị ike iji menye ndị siri ike ihere.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya