Matiu 16:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Malite n’oge ahụ gawa, Jizọs bidoro ịgwa ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem nakwa na ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ata ya ezigbo ahụhụ ebe ahụ. A ga-egbukwa ya, ma, n’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya n’ọnwụ.+ Matiu 17:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha ga-egbu ya, a ga-akpọlitekwa ya n’ụbọchị nke atọ.”+ Ihe a wutere ndị na-eso ụzọ ya nke ukwuu. Matiu 27:63 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 sị ya: “Nna anyị ukwu, anyị chetara na onye nduhie ahụ kwuru mgbe ọ ka nọ ndụ, sị, ‘Mgbe ụbọchị atọ gachara, a ga-akpọlite m.’+ Luk 24:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ọ sịkwara ha, “Akwụkwọ Nsọ sịrị: na Kraịst ga-ata ahụhụ ma si n’ọnwụ bilie n’ụbọchị nke atọ,+
21 Malite n’oge ahụ gawa, Jizọs bidoro ịgwa ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem nakwa na ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ata ya ezigbo ahụhụ ebe ahụ. A ga-egbukwa ya, ma, n’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya n’ọnwụ.+
63 sị ya: “Nna anyị ukwu, anyị chetara na onye nduhie ahụ kwuru mgbe ọ ka nọ ndụ, sị, ‘Mgbe ụbọchị atọ gachara, a ga-akpọlite m.’+