Matiu 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha sịrị: “Olee ebe nwa ọhụrụ ahụ ga-abụ eze ndị Juu nọ?+ N’ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ. Anyị bịara ịkpọrọ ya isiala.”
2 Ha sịrị: “Olee ebe nwa ọhụrụ ahụ ga-abụ eze ndị Juu nọ?+ N’ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ. Anyị bịara ịkpọrọ ya isiala.”