1 Ndị Kọrịnt 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ọ dị m ka ya bụrụ na mmadụ niile dị otú a m dị. Otú o sina dị, Chineke nyere onye ọ bụla onyinye nke ya.+ Ọ bụ ya mere e ji nwee ndị lụrụ di na ndị lụrụ nwunye, nweekwa ndị na-alụghị.
7 Ma, ọ dị m ka ya bụrụ na mmadụ niile dị otú a m dị. Otú o sina dị, Chineke nyere onye ọ bụla onyinye nke ya.+ Ọ bụ ya mere e ji nwee ndị lụrụ di na ndị lụrụ nwunye, nweekwa ndị na-alụghị.