33 Reenụ ihe unu nwere ma were ihe unu retara nye onyinye ebere.*+ Nwetanụ obere akpa ego ndị na-anaghị aka aka, ya bụ, akụ̀ na-anaghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-anaghị eru nso, ebe egu* na-agaghịkwa eri ya.
22 Mgbe Jizọs nụrụ ihe o kwuru, ọ sịrị ya: “E nwere otu ihe ị ka ga-eme: Ree ihe niile i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe. Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+