Mak 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Pita malitere ịsị ya: “Ma, anyị ahapụla ihe niile soro gị.”+ Luk 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ya, ha kwọọrọ ụgbọ ndị ahụ gaghachi n’elu ala. Ha hapụkwara ihe niile soro ya.+ Luk 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Pita wee sị ya: “Ma anyị ahapụla ihe niile anyị nwere soro gị.”+ Ndị Filipaị 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’eziokwu, m wekwaara ihe niile ka ihe na-abaghị uru n’ihi otú ihe m mụtara banyere Kraịst Jizọs Onyenwe m si baara m ezigbo uru. Ahapụla m ihe niile n’ihi Kraịst, m wekwaara ha ka ihe e kpofuru ekpofu,* ka m wee rite uru dị n’iso ụzọ ya,
8 N’eziokwu, m wekwaara ihe niile ka ihe na-abaghị uru n’ihi otú ihe m mụtara banyere Kraịst Jizọs Onyenwe m si baara m ezigbo uru. Ahapụla m ihe niile n’ihi Kraịst, m wekwaara ha ka ihe e kpofuru ekpofu,* ka m wee rite uru dị n’iso ụzọ ya,