Matiu 12:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi kwuo ihe dị mma, ebe unu bụ ndị ajọ omume? N’ihi na ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi kwuo ihe dị mma, ebe unu bụ ndị ajọ omume? N’ihi na ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+