Aịzaya 62:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova gwara ndị nọ ebe ụwa sọtụrụ, sị: “Gwanụ Zayọn,* sị,‘A ga-azọpụta gị n’oge na-adịghị anya.+ Chineke dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.’”+ Jọn 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Atụla egwu, Zayọn.* Lee, Eze gị na-abịa. Ọ nọkwasịrị na nwa jakị.”+
11 Jehova gwara ndị nọ ebe ụwa sọtụrụ, sị: “Gwanụ Zayọn,* sị,‘A ga-azọpụta gị n’oge na-adịghị anya.+ Chineke dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.’”+