-
Luk 19:32-35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Mmadụ abụọ ahụ na-eso ụzọ ya gara hụ ya otú ahụ ọ gwara ha.+ 33 Ma ka ha nọ na-atọpụ nwa jakị ahụ, ndị nwe ya sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-atọpụ nwa jakị ahụ?” 34 Ha asị: “Onyenwe anyị chọrọ ka anyị kpụta ya.” 35 Ha wee kpụgara ya Jizọs. Ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu nwa jakị ahụ, Jizọs anọrọ n’elu ya.+
-