Abụ Ọma 118:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova, biko, anyị na-arịọ gị, zọpụta anyị. Jehova, biko, mee ka anyị merie. 26 Onye na-abịa n’aha Jehova bụ onye a gọziri agọzi.+ Anyị si n’ụlọ Jehova na-agọzi unu. Jọn 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha wee chịrị igu nkwụ gawa izute ya. Ha malitekwara iti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya! Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova*+ bụ onye a gọziri agọzi. Ọ bụ Eze Izrel!”+
25 Jehova, biko, anyị na-arịọ gị, zọpụta anyị. Jehova, biko, mee ka anyị merie. 26 Onye na-abịa n’aha Jehova bụ onye a gọziri agọzi.+ Anyị si n’ụlọ Jehova na-agọzi unu.
13 Ha wee chịrị igu nkwụ gawa izute ya. Ha malitekwara iti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya! Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova*+ bụ onye a gọziri agọzi. Ọ bụ Eze Izrel!”+