Luk 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O mekwaara ha ihe atụ a: “Otu nwoke kụrụ osisi fig n’ubi vaịn ya. O wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya, ma o nweghị nke ọ hụrụ.+
6 O mekwaara ha ihe atụ a: “Otu nwoke kụrụ osisi fig n’ubi vaịn ya. O wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya, ma o nweghị nke ọ hụrụ.+