32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume, ma unu ekwereghị ya. Ma, ndị ọnaụtụ na ndị akwụna kweere ya.+ Ọ bụ eziokwu na unu hụrụ ihe a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya.
30 Ikike Jọn ji mee ndị mmadụ baptizim+ ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ? Zaanụ m ya.”+31 Ha wee malite ịgwa ibe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị, ‘Gịnịzi mere na unu ekwetaghị ihe o kwuru?’
29 (Mgbe ndị ọnaụtụ na mmadụ niile nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume, n’ihi na ọ bụ Jọn mere ha baptizim.+30 Ma ndị Farisii na ndị ma Iwu ledara ndụmọdụ* Chineke nyere ha anya,+ ebe ọ bụ na Jọn emeghị ha baptizim.)