Mak 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha wee chọọ ijide ya n’ihi na ha ma na ọ bụ ha ka o bu n’obi mee ihe atụ ahụ. Ma, ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu. N’ihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.+ Luk 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà chọrọ ijide ya n’oge ahụ, n’ihi na ha matara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+ Ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu.
12 Ha wee chọọ ijide ya n’ihi na ha ma na ọ bụ ha ka o bu n’obi mee ihe atụ ahụ. Ma, ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu. N’ihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.+
19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà chọrọ ijide ya n’oge ahụ, n’ihi na ha matara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+ Ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu.