Ọrụ Ndịozi 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Pọl asị: “Jọn mere ndị Juu baptizim iji gosi na ha echegharịala.+ Ọ nọkwa na-agwa ha ka ha kwere na Jizọs, onye na-abịa n’azụ ya.”+
4 Pọl asị: “Jọn mere ndị Juu baptizim iji gosi na ha echegharịala.+ Ọ nọkwa na-agwa ha ka ha kwere na Jizọs, onye na-abịa n’azụ ya.”+