Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ Mak 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+ Luk 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụrụ na unu atachie obi ruo ọgwụgwụ, unu ga-enweta ndụ.*+ Ndị Hibru 10:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi na unu kwesịrị ịtachi obi,+ ka unu wee nweta ihe Chineke kwere ná nkwa mgbe unu mechara uche ya.
22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+
13 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+
36 N’ihi na unu kwesịrị ịtachi obi,+ ka unu wee nweta ihe Chineke kwere ná nkwa mgbe unu mechara uche ya.