12 “N’oge ahụ, Maịkel,+ nnukwu onyeisi+ na-enyere ndị obodo gị aka, ga-ebili. A ga-enwe oge nsogbu nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe a malitere inwe mba ruo n’oge ahụ. N’oge ahụ, e nweghị ihe ga-eme ndị obodo gị,+ ndị niile e dere aha ha n’akwụkwọ.+