-
Luk 21:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 “A ga-ahụkwa ihe àmà dị iche iche n’anyanwụ na n’ọnwa nakwa na kpakpando.+ Mba dị iche iche ga-ahụju anya n’ụwa n’amaghị ihe ha ga-eme n’ihi otú oké osimiri si ebigbọ na otú o si amali elu. 26 Ndị mmadụ ga-atụbọkwa n’ihi egwu nakwa n’ihi ihe ndị ha na-atụ anya ga-eme n’ụwa, n’ihi na a ga-eme ka ihe* ndị dị n’eluigwe maa jijiji.
-