Mak 13:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “E nweghị onye ma ụbọchị ma ọ bụ awa ọ ga-abụ. Ndị mmụọ ozi nọ n’eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama naanị Nna m ma.+ Ọrụ Ndịozi 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ bụ naanị Nna m nwere ikike ikpebi oge na mgbe ihe ga-emenụ ga-eme. Unu ekwesịghị ịma oge ọ ga-abụ.+
32 “E nweghị onye ma ụbọchị ma ọ bụ awa ọ ga-abụ. Ndị mmụọ ozi nọ n’eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama naanị Nna m ma.+
7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ bụ naanị Nna m nwere ikike ikpebi oge na mgbe ihe ga-emenụ ga-eme. Unu ekwesịghị ịma oge ọ ga-abụ.+