Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 7:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Noa na ụmụ ya na nwunye ya na ndị nwunye ụmụ ya wee banye n’ụgbọ ahụ tupu nnukwu mmiri ahụ amalite izo.+

  • Ndị Hibru 11:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ọ bụ okwukwe mere Noa+ ji tụọ egwu Chineke ma rụọ ụgbọ+ a ga-eji zọpụta ezinụlọ ya mgbe Chineke dọchara ya aka ná ntị banyere ihe ndị a na-ahụbeghị anya.+ Ọ bụkwa okwukwe a ka o ji gosi na ikpe mara ụwa,+ e wee kpọọ ya onye ezi omume n’ihi okwukwe ya.

  • 1 Pita 3:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọ bụkwa mmụọ mgbe ọ gara gwa ndị mmụọ ozi a tụrụ mkpọrọ ikpe a mara ha.+ 20 Ndị mmụọ ozi a nupụrụ isi n’oge Noa.+ N’oge ahụ, Chineke nwere ndidi, cherekwa mgbe a nọ na-arụ ụgbọ+ Noa. E ji ụgbọ ahụ buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ,* gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+

  • 2 Pita 2:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ọ takwara ụwa oge ochie ahụhụ.+ Ma o chebere Noa, onye nọ na-ekwusa ihe bụ́ ezi omume,+ chebekwa mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji mmiri bibie ụwa ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke juru.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya