Luk 12:39, 40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ma maranụ na a sị na onyeisi ezinụlọ ma oge onye ohi ga-abịa, ọ garaghị ekwe ka ọ bata n’ụlọ ya.+ 40 Dịrịkwanụ njikere, n’ihi na Nwa nke mmadụ na-abịa n’oge unu na-echeghị na ọ ga-abụ.”+
39 Ma maranụ na a sị na onyeisi ezinụlọ ma oge onye ohi ga-abịa, ọ garaghị ekwe ka ọ bata n’ụlọ ya.+ 40 Dịrịkwanụ njikere, n’ihi na Nwa nke mmadụ na-abịa n’oge unu na-echeghị na ọ ga-abụ.”+