-
Luk 4:9-12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 O wee duru ya banye Jeruselem ma mee ka o guzoro n’elu ihe a rụbichiri n’elu ụlọ nsọ, wee sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si ebe a wụda,+ 10 n’ihi na e dere, sị, ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ka ha chebe gị.’ 11 E dekwara, sị: ‘Ha ga-eji aka ha ghọrọ gị, ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume.’”+ 12 Jizọs asị ya: “E kwuru, sị, ‘Anwala Jehova* bụ́ Chineke gị ọnwụnwa.’”+
-