Ọpụpụ 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ọnwa mbụ, n’ụbọchị nke iri na anọ ya, ná mgbede, unu ga na-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ná mgbede ụbọchị nke iri abụọ na otu n’ọnwa ahụ.+ Ọpụpụ 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ga na-eme Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa otú m nyere gị n’iwu, n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,*+ n’ihi na ọ bụ n’oge ahụ ka i si n’Ijipt pụta. E nweghị onye ga-agba aka bịa n’ihu m.+ Luk 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko, nke a na-akpọ Ememme Ngabiga,+ na-eru nso.+
18 N’ọnwa mbụ, n’ụbọchị nke iri na anọ ya, ná mgbede, unu ga na-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ná mgbede ụbọchị nke iri abụọ na otu n’ọnwa ahụ.+
15 Ị ga na-eme Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa otú m nyere gị n’iwu, n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,*+ n’ihi na ọ bụ n’oge ahụ ka i si n’Ijipt pụta. E nweghị onye ga-agba aka bịa n’ihu m.+