Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 14:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Mgbe ha nọ na-eri ihe, o weere otu ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, were ya nye ha, sị: “Naranụ m ya. Nke a pụtara ahụ́ m.”+

  • Luk 22:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 O wekwaara otu ogbe achịcha,+ kelee Chineke, nyawaa ya, were ya nye ha, sị: “Nke a pụtara ahụ́ m,+ nke m ga-enye n’ihi unu.+ Na-emenụ nke a iji na-echeta m.”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 11:23-26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 N’ihi na ọ bụ ihe Onyenwe anyị kụziiri m ka m na-akụziri unu. N’abalị ahụ+ a ga-arara Onyenwe anyị Jizọs nye n’aka ndị iro ya, o weere otu ogbe achịcha. 24 Mgbe o kelechara Chineke, ọ nyawara ya, sị: “Nke a pụtara ahụ́ m,+ nke m ga-enye n’ihi unu. Na-emenụ nke a iji na-echeta m.”+ 25 Mgbe ha richara nri anyasị,* o buuru iko, meekwa otu ihe ahụ.+ Ọ sịrị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m.+ N’oge niile unu na-aṅụ ihe dị n’ime iko a, na-emenụ ya iji na-echeta m.”+ 26 N’ihi na n’oge niile unu na-ata achịcha a ma na-aṅụ mmanya dị n’iko a, unu na-ekwusa ọnwụ Onyenwe anyị, ruo mgbe ọ ga-abịa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya