Mak 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O bukwaara iko, kelee Chineke, bunyekwa ha ya. Ha niile wee ṅụọ ihe dị na ya.+ Luk 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O bukwaara iko ahụ mgbe ha richara nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m n’ihi unu.+
20 O bukwaara iko ahụ mgbe ha richara nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m n’ihi unu.+