Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+ Jeremaya 31:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova kwuru, sị, “Oge na-abịa mgbe mụ na ndị Izrel na ndị Juda ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ.+ Ndị Hibru 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jizọs bụzi onye a ga-esi n’aka ya mee ka ọgbụgba ndụ ka mma nwee isi.+
8 Mosis wee buru ọbara ahụ fesa ha+ ma sị: “Ihe a bụ ọbara ọgbụgba ndụ unu na Jehova gbara. Ihe ndị ha na ọgbụgba ndụ a so bụ ihe niile a unu nụrụ.”+