-
Mak 14:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 N’eziokwu, ana m asị unu na agaghị m aṅụ mmanya si ná mkpụrụ vaịn ọzọ ruo ụbọchị ahụ m ga-aṅụ nke ọhụrụ n’Alaeze Chineke.”
-
-
Luk 22:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ana m asị unu, si ugbu a gawa, agaghị m aṅụ mmanya vaịn ọzọ ruo mgbe Alaeze Chineke ga-abịa.”
-