Mkpughe 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ọ gwara m, sị: “Kpachara anya! Emela ya! Abụ m naanị ohu otú gị na ụmụnna gị, bụ́ ndị amụma, bụkwa. Abụkwa m ohu otú ndị na-eme ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ mpịakọta a bụ. Na-efe naanị Chineke.”+
9 Ma ọ gwara m, sị: “Kpachara anya! Emela ya! Abụ m naanị ohu otú gị na ụmụnna gị, bụ́ ndị amụma, bụkwa. Abụkwa m ohu otú ndị na-eme ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ mpịakọta a bụ. Na-efe naanị Chineke.”+