Mak 14:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ma, otu n’ime ndị guzo n’akụkụ mịịrị mma agha ya, gbuo ya ohu nnukwu onye nchụàjà, bepụ ya ntị.+ Luk 22:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Otu onye n’ime ha gbudịrị ohu nnukwu onye nchụàjà mma, bepụ ntị aka nri ya.+ Jọn 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Saịmọn Pita ji mma agha. O wee mịrị ya gbuo ya ohu nnukwu onye nchụàjà ma bepụ ya ntị aka nri.+ Aha ohu ahụ bụ Makọs.
10 Saịmọn Pita ji mma agha. O wee mịrị ya gbuo ya ohu nnukwu onye nchụàjà ma bepụ ya ntị aka nri.+ Aha ohu ahụ bụ Makọs.