-
Jọn 18:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ma Pita guzo n’èzí n’ọnụ ụzọ. Onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye nnukwu onye nchụàjà ma, gara gwa onye nche ọnụ ụzọ okwu wee kpọbata Pita.
-