Luk 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Ekwensu nwachara ya ọnwụnwa ahụ niile, o si ebe Jizọs nọ pụọ ka ọ dịwa oge ọzọ ga-adaba adaba.+ Jems 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, na-eruberenụ Chineke isi.*+ Ma na-alụsonụ Ekwensu ọgụ.+ Ọ ga-esikwa ebe unu nọ gbapụ.+
13 Mgbe Ekwensu nwachara ya ọnwụnwa ahụ niile, o si ebe Jizọs nọ pụọ ka ọ dịwa oge ọzọ ga-adaba adaba.+