Luk 22:63, 64 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Ndị ahụ ji Jizọs malitere ịkwa ya emo,+ na-etikwa ya ihe.+ 64 Mgbe ha kpuchiri ya ihu, ha sịrị ya: “Buo amụma, gwa anyị onye tiri gị ihe.”
63 Ndị ahụ ji Jizọs malitere ịkwa ya emo,+ na-etikwa ya ihe.+ 64 Mgbe ha kpuchiri ya ihu, ha sịrị ya: “Buo amụma, gwa anyị onye tiri gị ihe.”