Aịzaya 40:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: “Dozienụ ụzọ Jehova!+ Sinụ n’ọzara waara Chineke anyị okporo ụzọ kwụ ọtọ.+ Jọn 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ sịrị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova* kwụrụ ọtọ,’+ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+
3 E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: “Dozienụ ụzọ Jehova!+ Sinụ n’ọzara waara Chineke anyị okporo ụzọ kwụ ọtọ.+
23 Ọ sịrị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova* kwụrụ ọtọ,’+ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+