Matiu 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma, ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke,+ gịnị jikọrọ anyị na gị? Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+ Jems 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ̀ kwa i kwere na e nwere otu Chineke? Ị na-agbalị. Ma, ndị mmụọ ọjọọ kwekwara ma kụja.+
29 Ma, ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke,+ gịnị jikọrọ anyị na gị? Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+