Luk 8:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, otu onye na-anọchite anya onyeisi oche ụlọ nzukọ bịara, sị: “Nwa gị nwaanyị anwụọla. Enyezila Onye Ozizi nsogbu.”+
49 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, otu onye na-anọchite anya onyeisi oche ụlọ nzukọ bịara, sị: “Nwa gị nwaanyị anwụọla. Enyezila Onye Ozizi nsogbu.”+