Matiu 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ụbọchị isii gachara, Jizọs kpọọrọ Pita na Jems na Jọn nwanne ya gbagoo n’ugwu dị oké elu.+ Matiu 26:36, 37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya bịaziri ebe a na-akpọ Getsemeni.+ O wee sị ha: “Nọdụnụ ala ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ kpee ekpere.”+ 37 Ọ kpọọrọ Pita na ụmụ Zebedi abụọ. Ọ malitekwara ichegbu onwe ya nke ukwuu.+
36 Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya bịaziri ebe a na-akpọ Getsemeni.+ O wee sị ha: “Nọdụnụ ala ebe a ka m gaa ebe nke ọzọ kpee ekpere.”+ 37 Ọ kpọọrọ Pita na ụmụ Zebedi abụọ. Ọ malitekwara ichegbu onwe ya nke ukwuu.+