Jọn 6:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ha wee malite ịsị: “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef, onye anyị ma nne ya na nna ya?+ Olee otú o sizi na-asị: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?” Jọn 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 O juru ndị Juu anya, ha ana-asị: “Olee otú nwoke a si mara Akwụkwọ Nsọ,*+ ebe ọ bụ na ọ gụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”*+
42 Ha wee malite ịsị: “Onye a ọ́ bụghị Jizọs nwa Josef, onye anyị ma nne ya na nna ya?+ Olee otú o sizi na-asị: ‘Esi m n’eluigwe bịa’?”
15 O juru ndị Juu anya, ha ana-asị: “Olee otú nwoke a si mara Akwụkwọ Nsọ,*+ ebe ọ bụ na ọ gụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”*+